2 Ihe E Mere 26:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ọ nọkwa na-ejere Chineke ozi n’oge Zekaraya dị ndụ, onye kụziiri ya ịtụ egwu Chineke. N’oge ọ nọ na-ejere Jehova ozi, ezi Chineke mere ka ihe gaziere ya.+ 2 Ihe E Mere Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 26:5 Ụlọ Nche,12/15/2007, p. 10
5 Ọ nọkwa na-ejere Chineke ozi n’oge Zekaraya dị ndụ, onye kụziiri ya ịtụ egwu Chineke. N’oge ọ nọ na-ejere Jehova ozi, ezi Chineke mere ka ihe gaziere ya.+