2 Ihe E Mere 26:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ndị Amọn+ malitekwara ịtụrụ Ọzaya ụtụ. Ka oge na-aga, ude ya ruru Ijipt, n’ihi na ọ bịara sie ezigbo ike.
8 Ndị Amọn+ malitekwara ịtụrụ Ọzaya ụtụ. Ka oge na-aga, ude ya ruru Ijipt, n’ihi na ọ bịara sie ezigbo ike.