2 Ihe E Mere 26:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Ọzaya nyere ndị agha ya niile ọta, ube,+ okpu agha, uwe agha,+ ụta, na nkume e ji agba èbè.*+