15 Ndị ọkachamara nọkwa na Jeruselem rụọrọ ya ígwè ndị e ji alụ agha. A rụnyere ígwè ndị ahụ n’ụlọ nche dị iche iche+ nakwa n’elu ebe dị iche iche mgbidi sụkọtara isi. A na-eji ha agbapụ akụ́ na nnukwu nkume. Ọzaya nọkwa na-ede ude ebe niile n’ihi na Chineke nyeere ya ezigbo aka, ya esie ike.