2 Ihe E Mere 26:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Aịzaya onye amụma,+ bụ́ nwa Emọz, dere akụkọ ndị ọzọ gbasara Ọzaya, malite ná mbido ruo ná ngwụcha, n’akwụkwọ.
22 Aịzaya onye amụma,+ bụ́ nwa Emọz, dere akụkọ ndị ọzọ gbasara Ọzaya, malite ná mbido ruo ná ngwụcha, n’akwụkwọ.