2 Ihe E Mere 26:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Ọzaya mechara nwụọ otú nna nna ya hà nwụrụ, e lie ya ebe e liri nna nna ya hà. Ma, ha liri ya n’ala dị iche bụ́kwa nke ndị eze,* n’ihi na ha sịrị: “Ọ bụ onye ekpenta.” Jotam nwa ya+ nọchiri ya, malite ịchị.
23 Ọzaya mechara nwụọ otú nna nna ya hà nwụrụ, e lie ya ebe e liri nna nna ya hà. Ma, ha liri ya n’ala dị iche bụ́kwa nke ndị eze,* n’ihi na ha sịrị: “Ọ bụ onye ekpenta.” Jotam nwa ya+ nọchiri ya, malite ịchị.