2 Ihe E Mere 28:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 O sukwara àjà ọkụ na Ndagwurugwu Nwa Hinọm,* kpọọkwa ụmụ ya ndị nwoke ọkụ iji chụọ àjà.+ Ihe a o mere bụ arụ mba ndị+ Jehova chụpụrụ n’ihi ndị Izrel nọ na-akpa.
3 O sukwara àjà ọkụ na Ndagwurugwu Nwa Hinọm,* kpọọkwa ụmụ ya ndị nwoke ọkụ iji chụọ àjà.+ Ihe a o mere bụ arụ mba ndị+ Jehova chụpụrụ n’ihi ndị Izrel nọ na-akpa.