9 Ma, onye amụma Jehova aha ya bụ Oded nọ ebe ahụ. Ọ gakwuuru ndị ahụ si agha na-alọta Sameria, sị ha: “Ọ bụ n’ihi iwe Jehova bụ́ Chineke nna nna unu hà na-ewesa Juda mere o ji nyefee ha n’aka unu.+ Ma unu ji obi ọjọọ gbuo ha, nke mere na Chineke matara ihe unu mere.