-
2 Ihe E Mere 28:12Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
12 N’ihi ihe a o kwuru, ụfọdụ ndị isi n’ebo Ifrem gakwuuru ndị ahụ si agha na-alọta. Ndị isi ahụ bụ Azaraya nwa Jehohenan, Berekaya nwa Meshilemọt, Jehizkaya nwa Shalọm, na Amesa nwa Hadlaị.
-