-
2 Ihe E Mere 28:15Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
15 Ụfọdụ ndị a họpụtara gaziri kpọrọ ndị ahụ a dọtara n’agha, sikwa n’ihe ndị ahụ a kwatara n’agha chịnye ndị gba ọtọ n’ime ha uwe. Otú a ka ha si chịnye ha uwe, ha eyiri. Ha chịnyekwara ha akpụkpọ ụkwụ, nye ha nri, mmiri, nakwa mmanụ ha ga-ete. Ha jikwa jakị buru ndị nke ike gwụrụ buga ebe ụmụnne ha nọ na Jeriko, bụ́ obodo nkwụ. Mgbe ha bugachara ha, ha laghachiri Sameria.
-