-
2 Ihe E Mere 28:19Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
19 Jehova wedara Juda ala n’ihi Ehaz eze Izrel, maka na ọ hapụrụ ndị mmadụ ka ha na-eme otú masịrị ha na Juda. Ọ bụ ya mere ha ji mee ọtụtụ mmehie, kwụsị ife Jehova.
-