2 Ihe E Mere 28:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Ehaz chịkọtakwara arịa ndị dị n’ụlọ ezi Chineke, gbukasịakwa arịa ndị ahụ dị n’ụlọ ezi Chineke.+ O mechiri ọnụ ụzọ ụlọ Jehova,+ rụọkwara onwe ya ebe ịchụàjà n’akụkụ okporo ụzọ ọ bụla na Jeruselem.
24 Ehaz chịkọtakwara arịa ndị dị n’ụlọ ezi Chineke, gbukasịakwa arịa ndị ahụ dị n’ụlọ ezi Chineke.+ O mechiri ọnụ ụzọ ụlọ Jehova,+ rụọkwara onwe ya ebe ịchụàjà n’akụkụ okporo ụzọ ọ bụla na Jeruselem.