2 Ihe E Mere 28:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 Ọ gakwara n’obodo niile dị na Juda rụọ ebe ndị dị elu a ga-anọ na-esuru chi ọzọ dị iche iche àjà ọkụ.+ Otú a ka o si kpasuo Jehova bụ́ Chineke nna nna ya hà iwe.
25 Ọ gakwara n’obodo niile dị na Juda rụọ ebe ndị dị elu a ga-anọ na-esuru chi ọzọ dị iche iche àjà ọkụ.+ Otú a ka o si kpasuo Jehova bụ́ Chineke nna nna ya hà iwe.