2 Ihe E Mere 29:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 29 Hezekaya+ malitere ịchị mgbe ọ dị afọ iri abụọ na ise. Ọ chịrị afọ iri abụọ na itoolu na Jeruselem. Aha nne ya bụ Abaịja, nwa Zekaraya.+
29 Hezekaya+ malitere ịchị mgbe ọ dị afọ iri abụọ na ise. Ọ chịrị afọ iri abụọ na itoolu na Jeruselem. Aha nne ya bụ Abaịja, nwa Zekaraya.+