2 Ihe E Mere 29:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ya asị ha: “Ndị Livaị, geenụ m ntị. Doonụ onwe unu nsọ,+ dookwanụ ụlọ Jehova bụ́ Chineke nna nna unu hà nsọ. Wepụnụ arụsị dị iche iche n’ebe dị nsọ.+
5 Ya asị ha: “Ndị Livaị, geenụ m ntị. Doonụ onwe unu nsọ,+ dookwanụ ụlọ Jehova bụ́ Chineke nna nna unu hà nsọ. Wepụnụ arụsị dị iche iche n’ebe dị nsọ.+