2 Ihe E Mere 29:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 N’ihi na ndị nna anyị hà nọ na-enupụrụ Jehova bụ́ Chineke anyị isi, na-emekwa ihe dị njọ n’anya ya.+ Ha hapụrụ Jehova, gbakụta ya azụ, wepụkwa anya* ha n’ebe ụlọikwuu ya dị.+
6 N’ihi na ndị nna anyị hà nọ na-enupụrụ Jehova bụ́ Chineke anyị isi, na-emekwa ihe dị njọ n’anya ya.+ Ha hapụrụ Jehova, gbakụta ya azụ, wepụkwa anya* ha n’ebe ụlọikwuu ya dị.+