2 Ihe E Mere 29:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ha mechikwara ọnụ ụzọ dị n’ihe a rụnyere n’ụzọ e si abata n’ụlọ nsọ ahụ,+ menyụọkwa ọkụ* ndị dị ebe ahụ.+ Ha kwụsịkwara ịmụnye insens* ọkụ+ nakwa ịchụrụ Chineke Izrel àjà a na-esu ọkụ+ n’ebe nsọ.
7 Ha mechikwara ọnụ ụzọ dị n’ihe a rụnyere n’ụzọ e si abata n’ụlọ nsọ ahụ,+ menyụọkwa ọkụ* ndị dị ebe ahụ.+ Ha kwụsịkwara ịmụnye insens* ọkụ+ nakwa ịchụrụ Chineke Izrel àjà a na-esu ọkụ+ n’ebe nsọ.