2 Ihe E Mere 29:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 N’ihi ya, Jehova wesara ndị Juda na ndị bi na Jeruselem iwe+ ma mee ka ọdachi dakwasị ha. Ndị hụrụ ihe e mere ha na ndị nụrụ gbasara ya nọ na-ama jijiji, ya eju ha anya, ha ana-afụkwa mkpọrọhịhị,* otú unu ji anya unu na-ahụ.+
8 N’ihi ya, Jehova wesara ndị Juda na ndị bi na Jeruselem iwe+ ma mee ka ọdachi dakwasị ha. Ndị hụrụ ihe e mere ha na ndị nụrụ gbasara ya nọ na-ama jijiji, ya eju ha anya, ha ana-afụkwa mkpọrọhịhị,* otú unu ji anya unu na-ahụ.+