2 Ihe E Mere 29:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ndị nke m, ugbu a abụghị oge unu kwesịrị ileghara ọrụ unu anya,* n’ihi na Jehova họọrọ unu ka unu na-ejere ya ozi+ nakwa ka unu na-achụrụ ya àjà a na-esu ọkụ.”+
11 Ndị nke m, ugbu a abụghị oge unu kwesịrị ileghara ọrụ unu anya,* n’ihi na Jehova họọrọ unu ka unu na-ejere ya ozi+ nakwa ka unu na-achụrụ ya àjà a na-esu ọkụ.”+