2 Ihe E Mere 29:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ndị Livaị bidoziri ọrụ. Ndị nke si n’agbụrụ Kohat+ bụ Mehat nwa Amesaị na Joel nwa Azaraya. Ndị nke si n’agbụrụ Meraraị+ bụ Kish nwa Abdaị na Azaraya nwa Jehalelel. Ndị nke si n’agbụrụ Geshọn+ bụ Joa nwa Zima na Iden nwa Joa.
12 Ndị Livaị bidoziri ọrụ. Ndị nke si n’agbụrụ Kohat+ bụ Mehat nwa Amesaị na Joel nwa Azaraya. Ndị nke si n’agbụrụ Meraraị+ bụ Kish nwa Abdaị na Azaraya nwa Jehalelel. Ndị nke si n’agbụrụ Geshọn+ bụ Joa nwa Zima na Iden nwa Joa.