2 Ihe E Mere 29:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Anyị ahaziekwala arịa niile Eze Ehaz wepụrụ n’ụlọ nsọ mgbe o nupụụrụ Chineke isi n’oge ọ na-achị.+ Anyị edookwala ha nsọ. Ha dị n’ihu ebe ịchụàjà Jehova.”+
19 Anyị ahaziekwala arịa niile Eze Ehaz wepụrụ n’ụlọ nsọ mgbe o nupụụrụ Chineke isi n’oge ọ na-achị.+ Anyị edookwala ha nsọ. Ha dị n’ihu ebe ịchụàjà Jehova.”+