-
2 Ihe E Mere 29:24Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
24 Ndị nchụàjà gburu ha ka ha bụrụ àjà mmehie. Ha fesara ọbara ha n’elu ebe ịchụàjà iji kpuchie mmehie ndị Izrel niile, n’ihi na eze kwuru ka a chụọ àjà a na-esu ọkụ na àjà mmehie maka ndị Izrel niile.
-