2 Ihe E Mere 29:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 N’ihi ya, ndị Livaị ji ngwá egwú Devid guzoro, ndị nchụàjà ejirikwa opi guzoro.+