-
2 Ihe E Mere 29:31Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
31 Hezekaya kwuziri, sị: “Ugbu a e dorola unu iche ka unu na-ejere Jehova ozi, jirinụ ihe unu ga-eji chụọ àjà ekele na àjà ndị ọzọ bịa n’ụlọ Jehova.” Ha niile maliteziri iweta ihe ha ga-eji chụọ àjà ekele na àjà ndị ọzọ. Onye ọ bụla n’ime ha o metụrụ n’obi wetakwara ihe a ga-eji chụọ àjà a na-esu ọkụ.+
-