2 Ihe E Mere 30:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ma, eze Hezekaya na ndị o mere ndị isi nakwa ndị niile nọ na Jeruselem kpebiri ime Ememme Ngabiga ahụ n’ọnwa nke abụọ,+
2 Ma, eze Hezekaya na ndị o mere ndị isi nakwa ndị niile nọ na Jeruselem kpebiri ime Ememme Ngabiga ahụ n’ọnwa nke abụọ,+