2 Ihe E Mere 30:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ha wee kpebie ka a gaa gwa ndị Izrel niile, malite na Bia-shiba ruo Dan,+ ka ha bịa meere Jehova bụ́ Chineke Izrel Ememme Ngabiga na Jeruselem, n’ihi na ha emekọtabeghị ya ọnụ otú e dere n’akwụkwọ ka ha na-eme.+
5 Ha wee kpebie ka a gaa gwa ndị Izrel niile, malite na Bia-shiba ruo Dan,+ ka ha bịa meere Jehova bụ́ Chineke Izrel Ememme Ngabiga na Jeruselem, n’ihi na ha emekọtabeghị ya ọnụ otú e dere n’akwụkwọ ka ha na-eme.+