2 Ihe E Mere 30:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 E nwere ọtụtụ ndị n’ime ndị ahụ zukọtaranụ ndị na-edoghị onwe ha nsọ. Ndị Livaị nọkwa na-egburu ndị niile na-adịghị ọcha anụ ha wetara a ga-eji mee Ememme Ngabiga ahụ,+ iji doo ha nsọ n’ihu Jehova.
17 E nwere ọtụtụ ndị n’ime ndị ahụ zukọtaranụ ndị na-edoghị onwe ha nsọ. Ndị Livaị nọkwa na-egburu ndị niile na-adịghị ọcha anụ ha wetara a ga-eji mee Ememme Ngabiga ahụ,+ iji doo ha nsọ n’ihu Jehova.