3 Eze sikwa n’akụ̀ ya nye ihe a ga-eji na-achụ àjà a na-esu ọkụ,+ ma àjà nke a na-esu ọkụ n’ụtụtụ ma nke mgbede,+ ma nke a na-achụ n’Ụbọchị Izu Ike,+ ma nke a na-achụ n’ụbọchị ememme ọnwa ọhụrụ,+ ma nke a na-achụ n’oge ememme dị iche iche,+ otú e dere n’Iwu Jehova.