2 Ihe E Mere 31:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ozugbo ndị Izrel nụrụ ihe a, ha malitere iweta mkpụrụ mbụ si n’ọka ha wetara n’ubi, mmanya ọhụrụ, mmanụ,+ mmanụ aṅụ, na ihe ndị ọzọ niile ha wetara n’ubi.+ Ha wetakwara otu ụzọ n’ụzọ iri nke ihe niile. Ihe niile ha wetara hiri nne.+
5 Ozugbo ndị Izrel nụrụ ihe a, ha malitere iweta mkpụrụ mbụ si n’ọka ha wetara n’ubi, mmanya ọhụrụ, mmanụ,+ mmanụ aṅụ, na ihe ndị ọzọ niile ha wetara n’ubi.+ Ha wetakwara otu ụzọ n’ụzọ iri nke ihe niile. Ihe niile ha wetara hiri nne.+