2 Ihe E Mere 31:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ndị Izrel na ndị Juda ndị bi n’obodo ndị dị na Juda wetara otu ụzọ n’ụzọ iri nke ehi ha na atụrụ ha. Ha wetakwara otu ụzọ n’ụzọ iri nke ihe ndị dị nsọ,+ ya bụ, ihe ndị e dooro Jehova bụ́ Chineke ha nsọ. Ha wetara ha, tụkọta ha n’ikpo n’ikpo.
6 Ndị Izrel na ndị Juda ndị bi n’obodo ndị dị na Juda wetara otu ụzọ n’ụzọ iri nke ehi ha na atụrụ ha. Ha wetakwara otu ụzọ n’ụzọ iri nke ihe ndị dị nsọ,+ ya bụ, ihe ndị e dooro Jehova bụ́ Chineke ha nsọ. Ha wetara ha, tụkọta ha n’ikpo n’ikpo.