2 Ihe E Mere 31:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Azaraya onyeisi nchụàjà, onye si n’ezinụlọ Zedọk, asị ya: “Kemgbe ndị mmadụ malitere iweta onyinye n’ụlọ Jehova,+ ha na-eri nri na-eriju afọ, na-erifọkwa ihe buru ibu, n’ihi na Jehova agọziela ndị ya. Nnukwu ihe a bụkwa ihe fọrọ afọ.”+
10 Azaraya onyeisi nchụàjà, onye si n’ezinụlọ Zedọk, asị ya: “Kemgbe ndị mmadụ malitere iweta onyinye n’ụlọ Jehova,+ ha na-eri nri na-eriju afọ, na-erifọkwa ihe buru ibu, n’ihi na Jehova agọziela ndị ya. Nnukwu ihe a bụkwa ihe fọrọ afọ.”+