2 Ihe E Mere 31:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Ndị nọ n’okpuru ya bụ Iden, Minayamin, Jeshụa, Shemaya, Amaraya, na Shekanaya. Ha nọ n’obodo dị iche iche ndị nchụàjà nwe.+ Ha na-arụ ọrụ ndị a tụkwasịrị obi na-arụ, ya bụ, ikesara ụmụnne ha ihe n’ìgwè ha dị iche iche,+ ma onye ukwu ma onye nta.
15 Ndị nọ n’okpuru ya bụ Iden, Minayamin, Jeshụa, Shemaya, Amaraya, na Shekanaya. Ha nọ n’obodo dị iche iche ndị nchụàjà nwe.+ Ha na-arụ ọrụ ndị a tụkwasịrị obi na-arụ, ya bụ, ikesara ụmụnne ha ihe n’ìgwè ha dị iche iche,+ ma onye ukwu ma onye nta.