-
2 Ihe E Mere 31:18Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
18 E debakwara aha ezinụlọ ndị Livaị niile n’akwụkwọ e dere aha ezinụlọ ha dị iche iche, ma ụmụaka ha, ma ndị nwunye ha, ma ụmụ ha ndị nwoke, ma ụmụ ha ndị nwaanyị. Ha na-edo onwe ha nsọ mgbe niile maka ọrụ dị nsọ ha na-arụ, ya bụ, ọrụ ndị a tụkwasịrị obi na-arụ.
-