-
2 Ihe E Mere 31:20Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
20 Hezekaya mere ihe a n’ebe niile na Juda. Ọ nọkwa na-eme ihe dị mma na ihe ziri ezi n’anya Jehova bụ́ Chineke ya. Ọ kwụsịghịkwa irubere ya isi.
-