2 Ihe E Mere 31:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 O ji obi ya niile rụọ ọrụ niile gbasara ife Chineke ya, ma nke metụtara ozi a na-eje n’ụlọ ezi Chineke+ ma nke metụtara idebe iwu ya na iso ntụziaka ya. Ihe gazikwaara ya.
21 O ji obi ya niile rụọ ọrụ niile gbasara ife Chineke ya, ma nke metụtara ozi a na-eje n’ụlọ ezi Chineke+ ma nke metụtara idebe iwu ya na iso ntụziaka ya. Ihe gazikwaara ya.