2 Ihe E Mere 32:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 32 Mgbe Hezekaya mechara ihe ndị a otú e kwesịrị isi eme ha,+ Senakerib eze Asiria batara Juda n’ike, nọchibidokwa obodo ndị a rụsiri ike na ya. O bukwa n’obi itipu mgbidi ha bata ma weghara ha.+
32 Mgbe Hezekaya mechara ihe ndị a otú e kwesịrị isi eme ha,+ Senakerib eze Asiria batara Juda n’ike, nọchibidokwa obodo ndị a rụsiri ike na ya. O bukwa n’obi itipu mgbidi ha bata ma weghara ha.+