2 Ihe E Mere 32:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ọ katakwara obi rụzie ebe ndị a kwaturu akwatu ná mgbidi obodo ha ma rụọ ụlọ nche dị iche iche n’elu ya. Ọ rụkwara mgbidi ọzọ n’ihu nke ochie. Ọ rụzikwara Milo*+ nke dị n’Obodo Devid. Ọ rụkwara ọtụtụ ngwá agha* na ọtụtụ ọta. 2 Ihe E Mere Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 32:5 Ụlọ Nche,6/15/1997, p. 11
5 Ọ katakwara obi rụzie ebe ndị a kwaturu akwatu ná mgbidi obodo ha ma rụọ ụlọ nche dị iche iche n’elu ya. Ọ rụkwara mgbidi ọzọ n’ihu nke ochie. Ọ rụzikwara Milo*+ nke dị n’Obodo Devid. Ọ rụkwara ọtụtụ ngwá agha* na ọtụtụ ọta.