2 Ihe E Mere 32:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 “Nweenụ obi ike, dịkwanụ ike. Unu atụla egwu, unu atụkwala ụjọ n’ihi eze Asiria+ nakwa n’ihi ìgwè mmadụ so ya, maka na ndị nọnyeere anyị karịrị ndị nọnyeere ya.+
7 “Nweenụ obi ike, dịkwanụ ike. Unu atụla egwu, unu atụkwala ụjọ n’ihi eze Asiria+ nakwa n’ihi ìgwè mmadụ so ya, maka na ndị nọnyeere anyị karịrị ndị nọnyeere ya.+