2 Ihe E Mere 32:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ihe o ji bụ ike ọkpụkpụ aka nkịtị,* ma, Jehova bụ́ Chineke anyị nọnyeere anyị. Ọ ga-enyere anyị aka, lụọkwara anyị agha.”+ Ihe a Hezekaya eze Juda kwuru mere ka obi sie ndị ọchịagha ahụ ike.+
8 Ihe o ji bụ ike ọkpụkpụ aka nkịtị,* ma, Jehova bụ́ Chineke anyị nọnyeere anyị. Ọ ga-enyere anyị aka, lụọkwara anyị agha.”+ Ihe a Hezekaya eze Juda kwuru mere ka obi sie ndị ọchịagha ahụ ike.+