2 Ihe E Mere 32:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Mgbe ihe a niile gachara, Senakerib eze Asiria na ndị agha ya niile nọ na Lekish.+ Ọ nọzi ebe ahụ zie ndị na-ejere ya ozi ka ha gaa Jeruselem gwa Hezekaya eze Juda na ndị Judia niile bi na Jeruselem,+ sị:
9 Mgbe ihe a niile gachara, Senakerib eze Asiria na ndị agha ya niile nọ na Lekish.+ Ọ nọzi ebe ahụ zie ndị na-ejere ya ozi ka ha gaa Jeruselem gwa Hezekaya eze Juda na ndị Judia niile bi na Jeruselem,+ sị: