2 Ihe E Mere 32:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ọ́ bụghị otu Hezekaya a wepụrụ ebe ndị dị elu+ na ebe ịchụàjà Chineke unu*+ ma gwa ndị Juda na ndị bi na Jeruselem, sị: “Na-akpọnụ isiala naanị n’ihu otu ebe ịchụàjà a, na-achụkwanụ àjà a na-esu ọkụ n’elu ya”?+
12 Ọ́ bụghị otu Hezekaya a wepụrụ ebe ndị dị elu+ na ebe ịchụàjà Chineke unu*+ ma gwa ndị Juda na ndị bi na Jeruselem, sị: “Na-akpọnụ isiala naanị n’ihu otu ebe ịchụàjà a, na-achụkwanụ àjà a na-esu ọkụ n’elu ya”?+