2 Ihe E Mere 32:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Ọ̀ bụ na unu amaghị ihe mụ na nna nna m hà mere ndị niile bi ná mba dị iche iche?+ Chi ndị mba ndị ahụ hà napụtaliri ala ha n’aka m?+
13 Ọ̀ bụ na unu amaghị ihe mụ na nna nna m hà mere ndị niile bi ná mba dị iche iche?+ Chi ndị mba ndị ahụ hà napụtaliri ala ha n’aka m?+