2 Ihe E Mere 32:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 O dekwara akwụkwọ ozi+ iji kparịa Jehova bụ́ Chineke Izrel+ na iji gwa ya okwu ọjọọ. Ihe a ka o dere: “Otú ahụ chi ndị mba ndị ahụ na-anapụtalighị ndị ha n’aka m,+ ka Chineke Hezekaya na-agaghị anapụtali ndị ya n’aka m.”
17 O dekwara akwụkwọ ozi+ iji kparịa Jehova bụ́ Chineke Izrel+ na iji gwa ya okwu ọjọọ. Ihe a ka o dere: “Otú ahụ chi ndị mba ndị ahụ na-anapụtalighị ndị ha n’aka m,+ ka Chineke Hezekaya na-agaghị anapụtali ndị ya n’aka m.”