21 Jehova zigaziri otu mmụọ ozi, ya agaa ebe eze Asiria mara ụlọikwuu, kpochapụ ndị bụ́ dike n’agha,+ ndị ndú, na ndị isi niile, nke mere na eze ahụ ji ihere laghachi n’ala ya. O mechakwara banye n’ụlọ chi ya, ụfọdụ n’ime ụmụ ya agaa ebe ahụ were mma agha gbuo ya.+