2 Ihe E Mere 32:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 N’oge ahụ, Hezekaya rịawara ọrịa, nọrọkwa n’ọnụ ọnwụ. O wee kpee ekpere ka Jehova mee ka ọ gbakee.+ Ọ nụkwara ekpere ya ma gosi ya ihe àmà ọ ga-eji mara na ọ ga-agbake.+
24 N’oge ahụ, Hezekaya rịawara ọrịa, nọrọkwa n’ọnụ ọnwụ. O wee kpee ekpere ka Jehova mee ka ọ gbakee.+ Ọ nụkwara ekpere ya ma gosi ya ihe àmà ọ ga-eji mara na ọ ga-agbake.+