2 Ihe E Mere 32:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 Ma, Hezekaya wedara onwe ya ala wee kwụsị ịdị mpako,+ ya na ndị bi na Jeruselem. Jehova emeghịkwa ha ihe ọ bụla n’oge Hezekaya nọ ndụ.+ 2 Ihe E Mere Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 32:26 Amụma Aịsaịa I, p. 397
26 Ma, Hezekaya wedara onwe ya ala wee kwụsị ịdị mpako,+ ya na ndị bi na Jeruselem. Jehova emeghịkwa ha ihe ọ bụla n’oge Hezekaya nọ ndụ.+