2 Ihe E Mere 32:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 Hezekaya wee nwee nnukwu akụnụba, a na-akwanyekwara ya ezigbo ùgwù.+ Ọ rụkwaara onwe ya ụlọ a ga na-akwasa+ ọlaọcha, ọlaedo, nkume dị oké ọnụ,* mmanụ balsam, ọta, na ihe niile ọzọ bara ezigbo uru. 2 Ihe E Mere Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 32:27 Amụma Aịsaịa I, p. 396
27 Hezekaya wee nwee nnukwu akụnụba, a na-akwanyekwara ya ezigbo ùgwù.+ Ọ rụkwaara onwe ya ụlọ a ga na-akwasa+ ọlaọcha, ọlaedo, nkume dị oké ọnụ,* mmanụ balsam, ọta, na ihe niile ọzọ bara ezigbo uru.