2 Ihe E Mere 32:30 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 30 Ọ bụ Hezekaya sụchiri ebe mmiri Gaịhọn si asọdata,+ nke dị n’ebe mgbago, ma mee ka ọ sọrọ na-aga n’ebe ọdịda anyanwụ n’Obodo Devid.+ Ihe ọ bụla Hezekaya na-eme na-agakwa nke ọma. 2 Ihe E Mere Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 32:30 ‘Ezi Ala’, p. 20-21 Ụlọ Nche,6/15/1997, p. 9-108/15/1996, p. 5-6 Teta!,6/8/1996, p. 30
30 Ọ bụ Hezekaya sụchiri ebe mmiri Gaịhọn si asọdata,+ nke dị n’ebe mgbago, ma mee ka ọ sọrọ na-aga n’ebe ọdịda anyanwụ n’Obodo Devid.+ Ihe ọ bụla Hezekaya na-eme na-agakwa nke ọma.