2 Ihe E Mere 32:31 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 31 Ma, mgbe ndị isi Babịlọn zitere ndị bụ́ ọnụ na-ekwuru ha ka ha jụọ ya banyere ihe àmà ahụ+ Chineke gosiri ya n’obodo ya,+ ezi Chineke hapụrụ ya ka o mee ihe ọ chọrọ ime iji mara ihe ọ ga-eme+ nakwa iji mara ihe niile dị ya n’obi.+ 2 Ihe E Mere Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 32:31 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),3/2017, p. 26
31 Ma, mgbe ndị isi Babịlọn zitere ndị bụ́ ọnụ na-ekwuru ha ka ha jụọ ya banyere ihe àmà ahụ+ Chineke gosiri ya n’obodo ya,+ ezi Chineke hapụrụ ya ka o mee ihe ọ chọrọ ime iji mara ihe ọ ga-eme+ nakwa iji mara ihe niile dị ya n’obi.+