2 Ihe E Mere 32:33 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 33 Hezekaya mechara nwụọ otú nna nna ya hà nwụrụ. E liri ya n’ebe e si agbago ebe a na-eli ụmụ Devid.+ Ndị Juda niile na ndị bi na Jeruselem kwanyekwaara ya ùgwù mgbe ọ nwụrụ. Manase nwa ya nọchiri ya, malite ịchị.
33 Hezekaya mechara nwụọ otú nna nna ya hà nwụrụ. E liri ya n’ebe e si agbago ebe a na-eli ụmụ Devid.+ Ndị Juda niile na ndị bi na Jeruselem kwanyekwaara ya ùgwù mgbe ọ nwụrụ. Manase nwa ya nọchiri ya, malite ịchị.